Tuesday 3 April 2012

Proverb #474


Ọkwa gwara ụmụ ya sị ha tụrụ ji, ma ha tụkwara mgbọrọgwụ, n'ihi adịghị ama ama onye nwe ji bịa gwuru ji ya, ha nwere ike tụwa mgbọrọgwụ.


Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

No comments:

Post a Comment