Sọ Ekwumekwu Igb●

Anyị ga-eji ebe a mewa ihie banyere 'akwụkwọ ozi' anyị na-elo ililo ya. Lepụ anya n'ebe a






Nke a bụ ihie dịka nsape ma ọ bụ ntule ọdọ-edemede mbụ ya n'ime akwụkwọ ozi na edemede anyị na-atụ anya na anyị ga-ebupute na mgbe na adịghị anya. Biko ọ bụrụ na ọ ga-amasị gị, ka i denyere anyị otu ahịrị ma ọ bụ okwu dị aṅaa ma ọ bụ ahịrị olee na olee, biko mee ka anyị maara. Ndewo. Deta akwụkwụ ozi -ikuku gị bịa na ifont.groups.facebook-®uena-gmail.com. Igbo ndewonụ !



 Ndị Igbo FT ...





Ị gaa n'ọdọ akwụkwọ bụ Fesbuk - chọọ anyị, Ị ga-ahụ ka anyị gbakọrọ na-atụbisi, na-asụ, nakwa na-atụri Igbo. Ọ bụghị nanị anyị na-eme nke a n'elu Igwe ọgbakọ ụwa a nke akpọrọ Fesbuk (Facebook n'olu Bekee), kama anyị na-eme ya, n'ebe ọ pụrụ iche. Ị ga-ahụ ihie dị ka mmadụ Otu Narị iri isii na ise, (dịka anyị si nọrọ) ugbu a. Ya masị gị, biko bia anụ bia sonyere anyị, ka anyị depụta ma ọ bụ sụpụta okwu ala anyị na aha nde nna anyị ha ka hie dum anyị meere kwụpụta. Biko gaa na http://www.facebook.com/igbofontsandtypography. Udonụ ndị m . Mma mmanụ ndị Igbo !!


●  Edemede Pangramụ 




No comments:

Post a Comment