Tuesday 3 April 2012

Proverb #472


Ihe ọbụla nwa ọhụụ mere, a ga-ata ya ụta. ọhapụ ịsa aka ya, a sị ya na aka ya ruru inyi, o saa kwanụ aka ya, ọ bụrụla na o n'etufu nmiri.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

No comments:

Post a Comment