Sunday 1 April 2012

Proverb #467


Ọkụ gbara Eke ọha, gbara al' Aba.




Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

4 comments:

  1. Ahotaghi m ilu a, biko kowara m ya.
    Imela

    ReplyDelete
  2. I meela - mazị Onugha were jụwa anyị ya,

    Lekwa ihie Mazị Eze Eze zara:

    Eke Oha bu ahia ukwu di n'Aba ebe otutu ndi mmadu na-ere ahia burukwa ebe ha na-esi akpata ego.Ihe ilu a putara bu na ihe obula metutara ihe jikoro ihe obula onu, emebiela ihe ahu.

    Lewakwa anya, ndị Igbo ọzọ gakwa etinye ọnụ n'okwu a. Ndewo.

    ReplyDelete
  3. OKE OSIMIRI ANOKA TAGHI RIE ONYE OBULA, MGBE ONA AHUGHI OBA UKWU YA ANYA

    ReplyDelete
  4. Gbam ! @ Nwakaibeya - I Lee anya a tụọọlarịị ihe yibere ilu a ị tụrụ nye anyị n'ebe a. Leekwa ilu #164 (Sii Provab 164).

    Daalụ! See Proverb #164

    ReplyDelete