Friday 11 May 2012

Proverb #555


Enyi kwọ nwa.” 




Proverb contributed By Chioma Maryanne Nwabor, Enugu Ukwu
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #554


Akpịrị sịrị ụmụ ya nọọ jii na ihe di ọkụ ga-ajụ oyi.


Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #553


Ọwụ onye nwere efe na-ayọ akpụ !” 



Proverb Contributed by  Brown Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #552


Onye Onitsha sị na onye ufo kwulu: 'Afụnurọm ife dị n'ọfọ'.” 

-ilu Simeon Ndimele, Onye Umuahia.



In His ears:  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
By the mouth of: Simeon Ndimele, Onye Umuahia.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #551


Ọnye ara na uche ya, nọ.” 





Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Thursday 10 May 2012

Proverb #550


Akọ bụ ndụ.” 




Proverb contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #549


Otụrụkpọkpọ gwara ụmụ nna ya na ụbọchị ọbụla Nne ya nwụrụ, na ya ga-eji ọnụ tụda osisi Ojị; O ruola ụbọchị nne ya nwụrụ, etito
e too ya n'ọnụ.” 



Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #548


A na-esi na ụlọ mara mma pụọ ama!” 

Proverb #547


Akụ bụ ure.” 



Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #546


“Nwata galuo ozi, ya aga ya nga abụọ.” 





Proverb contributed By: Agam. D Iheanyigwe, Ehime, Mbano
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #545


Nkapị hụrụ egbe n'ezo, egbe o kwekwaranụ ivu ya.” 













Proverb Contributed by Nneoma Chidi Onwudiwe, Ideato, Imostate (Maternal home: Ngwa).
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #544


“Ihe ọjọọ gbaa afọ ya a họ omenala.” 



Proverb contributed By  Ezinne Queen, Anambara State.
Variants Posted [x 1]
John Isiodu, Umunjam, Mbieri: 
Aru gba afoo ya awo omenala
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.


Proverb #543


Ọkụkọ sị ụmụ ya, onye ńụrụ, nwanne ya ńụrụtụ, ha na-elekwa anya nʻelu, nʻihi ihie na-eri ha na-esi nʻelu na-'bịa ...” 









Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #542


Anarọ adịʻbụọ welịʻayị ala.” 













Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #541


Agwa bụ nma nwanyị” 



The sage that gave us this proverb has asked us to interpret this thusly ...


 Ejighi ọcha ma ọbụ ogologo (mma efu ma ọbụ ile anya) ama nwanyị mara

nma, kama omume ma ọbụ agwa nwanyị ga-egosi udị mma nwanyị mara ...



In other words, many kinds of beauty may exist but among the most prized for the Igbo man / woman is the lady's character. 


If there is no character then the whole question and ideal of 'beauty' in the woman is severly undermined. 


Character.

That is of great incontrovertible value.
And oh for good measure ... the giver of this proverb is just such a woman - great character.



Proverb contributed By Chioma Maryanne Nwabor, Enugu Ukwu
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #540


Ndị nwere imi amaghị akpọ ụtaba.” 



Those with opportunities don't know how to utilise them.




Proverb Contributed by  Ijeoma Nwabueze Aluko, Uzoakili na Bende..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #539


Ihe e ji asụ ụtala bụ ka arachaa ofe, na ọbụrọ ikwe sụkarịrị eze.” 


Proverb #538


Nkịta sị na ndị nwere ike amaghị anọ ọdụ.” 

Proverb #537


Atụọlụ ọmalụ, ọmalụ; mana atụọlụ ofeke, o fenye isi n'ọfịa.” 

Proverb #536


Ala wụ otu.” 

 

Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.


Sunday 6 May 2012

Guilded Scripts and Cap - Breaking the Hegemony of Format


Feathered Cap





Uber: Isi Mbidi

╥♥♫┼▲♀♂╬╩╧╥▀░╪




for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.