Wednesday 28 March 2012

Proverb #450


Mbubu ka njọ n'ozu.





Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #449


Nkwụ gba juo n'elu,ya bara onye nọ n'ala.







Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #448


Onye nọ na nga ya,ukwu ana[ghi] eji ya.









Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #447


Nnọdị m ele ụwa ka onye nwụrụ nwụrụ anwụ nma.



Bears the same sense as 'A living dog is better than a dead lion.'





Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #446


Mgbe onye nwụrụ nwụrụ na-elole ụwa,onye tara ahụ edoshiene.



Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #445


Nkwu akwa abụọ arị[ghị]nma n'uhwu ozu.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #444


Oke ehi da nama ya ree, imi ka eji ama ihe rere ere.



Contributed By Agam D, Iheanyigwe, Ehime, Mbano.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #443


Ihe dị ọkụ,ga-ajụ oyi.






Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.


Proverb #442


Ọ'kwa onye chi ojọọ wụ : ọ mgbala, ntị ya akpafara?


- ajụjụ ndị Igbo.

Proverb #441


Ihe arịchara Mmadụ.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday 25 March 2012

Proverb #440


Iro mụ Anya.

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #439


Ụbọchị nta, ka-anyị chụọ ya n'Owere nchi!

Proverb #438


Mmanya hụ onye Ọ maara, ya ebie ugwu!

Proverb #437


Akụ na-ebe Okwu.



Simply Put: Money Talks.

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #436


Mkpo akirika bunu uzo buru Omu nkwu!

Proverb #435


Agbara nyere nwata ji agwọ; O ga-enyenụ ya mbazụ O ji egwu ya!

Proverb contributed By Aikay Ebirim.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #434


Ndụ mmiri! Ndụ azụ! Mmiri atala! Ma azụ anwụla!

The foregoing is an expression you are likely to hear from a chief, elder or fellow Igbo man 'in address'. Here he speaks a benediction when he says 'Life to water as fish take to it; May the waters never run dry and let the Fish who are so sustained by it, live. '

From prayer and activity in churches, mosques or synagogues, we have become accustomed to the speaking of blessings at the end of a service or some other function. This phrase is spoken however by Igbo men usually at the beginnings of occasions, where the speaker delivers this prayer and speaks this metaphorical blessing in a lifted voice and some simulated drama !
He greets his fellows, expressing a wish that all find sustenance in that which sustains and like the proverbial fish, he prays that none perishes in that which he allows.



Benediction is a compound word - which comes to us, across from two cultures ... Bene (from the French word Bien denoting wellness, the same sense Bon in English) and diction (an English word denoting speech, speaking or the sound of one's voice) ... hence benediction - a speaking of good things.  
I have often wondered why blessings precede the actual ritual and rendition of speech in this way.  Perhaps the speakers wish to cast a light spell over the content of their message(s) and by this, charm the audience or listeners into their own beatitudes ...

A famous man once gave a famous speech beginning with a series of phrases - 'Blessed are the ...'

Perhaps it is a model of speech everywhere to begin speeches with blessings and the Igbos kinda figured this. 


The image is of course that of a beached fish in drying out and receding water
 and it is a place holder till someone provides something more appropriate. 




Proverb contributed By Aikay Ebirim.
Angles and Shades: By Kelechi Isiodu, Umunjam Mbieri , etc

for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.


Proverb #433


Mmadu mee onwe ya oke, nwaologbo achuo ya oso.

Proverb #432


Akọ bụ Ndụ.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #431


Nwa na-etoruhu etoru, ajụ ihe gburu nna ya,ihe gburu nna ya egburi kwọ ya.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Monday 19 March 2012

Proverb #430


Ihe na-atọ nwa ewu ụtọ,an'arahụ agba ya afọ.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #429


Anya wụ onye ụjọ.




Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #428


Anya na-ebutuzọ eri.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #427


O ji ọsọ agbakwuru ọgụ, amaghị na ọgụ bụ ọnwụ.


Proverb contributed By Eze Eze: Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #426


Ahịa ọma na-ere onwe ya.

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #425


Ebe ọkụ nyụlụ, awụsa ọwala ... .


Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #424


Nkuku nmiri / ide nmiri daa olulu, ukwu ejie ya.


Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #423


Ijiji sị na o mere ya n'anya ụmụ azị mgbe e bu otoro gafee n'ama nna ya.



Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #422


Nri dọrọ n'ebeju,dọrọla nwa nkịta.


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #421


Oshi aka onye,arịghị nma.



Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday 10 March 2012

Proverb #420


Ọkpa-akụ-erighi-eri; Ị hụkwara otu ọnụ dị ndị nwụrụ anwụ ?

-ajụjụ ndị Igbo.



Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #419


"An'amụ aka ikpiri na nka.



Editorial:
The peculiarities of Arthur's speech include a  kind of subsumption (sic) of
the letters depicting negation. The sense is is An'amụ = Anaghị amụ i.e (One doesn't or
generally speaking ... You don't ... ). So that the characters [ghị] which typically denote or

depict negation are subsumed in the whole sense and carriage of Arthur's speaking
and writing. A truly beautiful construct. 


Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #418


"Oti ọkpọ adị eti aganokpe.



By Clement Iheanyi Nwabor, onye Umuahia?
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #417


Alụta Nwanyị ohụrụ, akpọwa nke ochie okokporo.




Proverb contributed By Eze Eze: Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #416


Enwe na-aga, piam ! piam ! piam ! bu n'osisi.




Proverb contributed By Eze Eze:  Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #415


Mgbe nkịta dinta kwụsịrị ịnụ ụda opi, Onye nwe, mara na ọnwụ ya eruola.




Proverb contributed By Eze Eze, Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia. 
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.



Proverb #414


Onye chi ya chọrọ igbu, Ọ ga-eburu ụzọ mepụ ya ara... .




Proverb contributed By Eze Eze: Onye, Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #413


Agba asọ anya, la dibia afa.





Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Friday 9 March 2012

Proverb #412


Ozu ajụ ọgọdọ.




Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #411


Amarọ rapụ omenanị mebe omenenu.




Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Thursday 8 March 2012

Proverb #410


Nshị ọjọọ nwe ushi.”


Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here


Proverb #409


“Ọbụ Nwanyị tọchaa mkpuru, a kwachi[e] ụwa?"

- Ajụjụ ndị Igbo? Isi ala Ngwa.







Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #408


A kwụrụ ọtọ tụwa Nwanyị ime ọ ga-amụ onye ara!


Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #407


“Utukuru nkwuru ekwu tugbuo ngwọ, Kama ọnụ ama we ndị iche iche"

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #406


“Okorobịa kpakanyụọ ibe ya na nkụ asị na ọkpara ya n'ajọ ọhịa"


Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #405


Ufe cha kpiii ... wu o !!!.”

- Okwu akụkọ ufe ndị nga mama m ha - Isi ala Ngwa.

In His ears:  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
By their mouths: Ndị Isi ala Ngwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #404


Kama m ga agba ka ngwọ, ka m gbaa ka nkwụ. N'ihi na ngwọ na asọ ka iyi, izu abụọ ọ laa nmụọ. Ma nkwụ na-ata nge nge, afọ kwuru afọ ọ ga na-asọ!


Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #403


“M nyụọ ahụrụ ma o shighi ishi, a gaghị m isita ya rawa ogiri."



Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #402


“Onye l'enweghị onye ndị a gbachitara ya e jighi ejide ngwere isi nchara manụ."


Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #401


“Onye ọma m nyụọ ahụrụ ishi, whe ya a jọwa m njọ"

whe = he, ihe, ihie (Ya bụ n'olu ndȇ Ngwa)





Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday 4 March 2012

Project Milestone - For the 400th Proverb - milestone ...


Chukwu tinyere amamihe dị ukwu n'ime ilulu.”

Amamihe a pụtara ibi ndụ mkpachapụ anya Ịkpachapụ anya sitere n'ilulu pụtara ịba uru

Ilulu tọrọ ụkpụrụ eji ebi ezi ndụ kwa ụbochị: 

*Mmekọrịta gị na Chi gị
*Mmekọrịta gị na ndi agbatobi gị
*Mmekọrịta gị na ndi mụrụ gị
*Mmekọrịta gị na govanmentị gị

 Ilulu na adọkwa aka na ntị gbasara:

*Amamihe na nzuzu
*Ịdi nsọ na agwa ọjọọ
*Ire na okwu
*Nganga na iwedata onwe ala
*Ikpe ziri ezi na mmegwata
*Ezi na ụlọ
*Ume ngwụ na ọlụ
*Okpe na ụba
*Ịhụnanya na ịtụ anya
*Iwe na ọnụma
*Onye nwe mmadụ na ohu
*Ndụ na ọnwụ



Na mmechi, achọrọm ka unu mara na kemgbe mbanyere na otu a, amụtalam ọtụtụ ihe site na ilu dị iche iche na nkọwa ụmụ nne m na edegasị n'ebe a. Mgbe ọbụla obi adịghịm nma, anam agụ umu ihe ọchị ana ede kwa mgbe kwa mgbe, ma ọ bụ egwu igbo dị iche iche anyị gụrụ oge dị anya. Enwere m olile anya na ọlụ anyị na etinye n'ime otu a ga eme ka anụ olu igbo n'uwa nile karịa ka esi anụ ya na mbụ.

Ndewo nụ!

Mazị Bob Oji

Editorial:

Paraphrasing Bob Oji; his piece explains about the wondrous wisdom which God has put in the mouths of the ancestral and nascent tongues which spoke and still speak our proverbs. Perhaps like proverbs everywhere, they teach rules about relationships; not just to one's God, but also propriety towards one's neighbours and government. Our proverbs also contain warnings relating to: *pragmatism and folly, *propriety and indecency, *pride and humility ... Perhaps the whole spectrum of life and death is covered by instances of our proverbs.


At this 400th stop along the journey to a thousand, Bob reflects that researching the 'proverb banks' has brought him variously: joy, mirth and learning. These are palpable, valuable things he enjoys since he began recalling and 'making' these proverbs for the group.

Do accept this paraphrase and interpretation of Bob's Igbo. 

One thought experiment with Bob's last paragraph and Google's translate service misidentified this language as Swahili!

Try the experiment yourself at 
http://translate.google.com/ . To experiment, copy and paste Bob's last paragraph into the text field. See? Serious.


Your graphic is an abstraction of a whole wardrobe collection of Ishiagụ or Enyi robes. These clothes are worn by chiefs and gentlemen among the Ibos. You can recognise them by pictures of Lions, Leopards or Elephant motifs which they employ in repeating patterns all over them. The more expensive garments have these motifs intricately woven into them and the less expensive ones employ prints. Proverbs still form the speech of kings.

Here then is your learning and your milestone at the 400th proverb mark. You need this not that other stone from Rosetta. :-)