Sunday 4 March 2012

Project Milestone - For the 400th Proverb - milestone ...


Chukwu tinyere amamihe dị ukwu n'ime ilulu.”

Amamihe a pụtara ibi ndụ mkpachapụ anya Ịkpachapụ anya sitere n'ilulu pụtara ịba uru

Ilulu tọrọ ụkpụrụ eji ebi ezi ndụ kwa ụbochị: 

*Mmekọrịta gị na Chi gị
*Mmekọrịta gị na ndi agbatobi gị
*Mmekọrịta gị na ndi mụrụ gị
*Mmekọrịta gị na govanmentị gị

 Ilulu na adọkwa aka na ntị gbasara:

*Amamihe na nzuzu
*Ịdi nsọ na agwa ọjọọ
*Ire na okwu
*Nganga na iwedata onwe ala
*Ikpe ziri ezi na mmegwata
*Ezi na ụlọ
*Ume ngwụ na ọlụ
*Okpe na ụba
*Ịhụnanya na ịtụ anya
*Iwe na ọnụma
*Onye nwe mmadụ na ohu
*Ndụ na ọnwụ



Na mmechi, achọrọm ka unu mara na kemgbe mbanyere na otu a, amụtalam ọtụtụ ihe site na ilu dị iche iche na nkọwa ụmụ nne m na edegasị n'ebe a. Mgbe ọbụla obi adịghịm nma, anam agụ umu ihe ọchị ana ede kwa mgbe kwa mgbe, ma ọ bụ egwu igbo dị iche iche anyị gụrụ oge dị anya. Enwere m olile anya na ọlụ anyị na etinye n'ime otu a ga eme ka anụ olu igbo n'uwa nile karịa ka esi anụ ya na mbụ.

Ndewo nụ!

Mazị Bob Oji

Editorial:

Paraphrasing Bob Oji; his piece explains about the wondrous wisdom which God has put in the mouths of the ancestral and nascent tongues which spoke and still speak our proverbs. Perhaps like proverbs everywhere, they teach rules about relationships; not just to one's God, but also propriety towards one's neighbours and government. Our proverbs also contain warnings relating to: *pragmatism and folly, *propriety and indecency, *pride and humility ... Perhaps the whole spectrum of life and death is covered by instances of our proverbs.


At this 400th stop along the journey to a thousand, Bob reflects that researching the 'proverb banks' has brought him variously: joy, mirth and learning. These are palpable, valuable things he enjoys since he began recalling and 'making' these proverbs for the group.

Do accept this paraphrase and interpretation of Bob's Igbo. 

One thought experiment with Bob's last paragraph and Google's translate service misidentified this language as Swahili!

Try the experiment yourself at 
http://translate.google.com/ . To experiment, copy and paste Bob's last paragraph into the text field. See? Serious.


Your graphic is an abstraction of a whole wardrobe collection of Ishiagụ or Enyi robes. These clothes are worn by chiefs and gentlemen among the Ibos. You can recognise them by pictures of Lions, Leopards or Elephant motifs which they employ in repeating patterns all over them. The more expensive garments have these motifs intricately woven into them and the less expensive ones employ prints. Proverbs still form the speech of kings.

Here then is your learning and your milestone at the 400th proverb mark. You need this not that other stone from Rosetta. :-)



No comments:

Post a Comment