Saturday, 19 January 2013

Proverb #656


“Kwọ kwọ kwọ ka ọkụkọ ji eriju afọ.”




Contributed By Nwoko Nogzi
.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Tuesday, 1 January 2013

Proverb #655


“Ọkrọ adịghị etokarị onye kụrụ ya.”




Contributed By Nwoko Nogzi
.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #654


“Ana egbu achara achara ana-eto.”




Contributed By Nwoko Nogzi
.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #653


“Ishi nọ n'ahia okpu nọ n'ahịa onye ọwụla were nke ga-aba ya ishi!”





Contributed By 
John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #652


“Onye kpụrụ akụkọ n'ọnụ nwụọ, ọ ga-akọtọpụrụ ndị mmụọ.”




Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #651


“Onye ga-eri awọ ya rikwea nke gbara agba, akpọkwanụ ya 'ori awọ', ya zaa!”



Editorial:

This was given us by Sir Clement, with a wry twist ... he said ' Onye ga-eri awọ, rịkwea nke Chineke tere mmanụ ' - which means - If you are going to eat frogs, be sure to eat one which the creator God has anointed with oil, he was being jocular - but the classic speaking is as given us above. Which when given in full: Means - if you will eat frogs, be sure to eat a fat one, so that when folks call your name out and say 'There goes the frog-eater' - you can answer with a healthy pride. Which was Igbo's way of  'You better be sure, make rock solid before committing yourself to a given course of action or inaction. (Smile here) . An instance of re-editing - a live rendition of our language.

Contributed By Clement Iheanyị Nwabor, Enugu Ukwu 
 

for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

The Milestone at Cross-over 2013!


“Happy New year!”