Wednesday, 1 August 2012

Proverb #580


“Onye a na-ebo ebubo nsi a dịghị nma ime ihe amụma ọgwụ.” 




Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #579



“Nke a sị anyi agwọla nsị, a sịkwa anyị efela ajụ?”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #578


“Onye ga-agwọ akụ nmụọ ga-ebu ụzọ gosi anyị mkpịsị aka ya!”






Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #577


“Naanị Nne ma nna mụrụ nwa ya!”




Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #576


“Onye ibi gwara onye ara sị; "Ọ buru na I sighi ebe a pụa, a gam a kụwa gị isi. Onye ara agwa(gharịa) ya sị; ọ bụrụ na-ichọrọ ka anyị kụwasịwa, ngwanụ anyị
akụwasiwa; o nwere onye n'enweghị ihe a na-akụwa akụwa?”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.


Proverb #575


“Onye Ọbọhia pụtara n'ụzọ nmiri e zowa, ya a gbaba ọhia, onye ahụ a
laruola.”




Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #574


“Onye na-anyụ nshị were oshishi abụa maka ọ sụghara na nshị. ✇”


Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here