Showing posts with label Chinwe Anyanwụ Madụkwe. Show all posts
Showing posts with label Chinwe Anyanwụ Madụkwe. Show all posts

Saturday, 29 December 2012

Proverb #642

Onweghị ihe mebiri n'afọ ewu.

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #641

Emeziere nwanyị ebe ọ na-asa ahụ,ya kwọọ miri zom! zom! zom!

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 23 December 2012

Proverb #631

Onye (na) enweghị ihe obu, anaghị akụwa ihe.

Editorial:
The giver of the proverb didn't give the bracketed sense - (na - that) ... The literal English: The person that has not carried a thing, a pot for instance, cannot break anything. The form of the sentence without 'na' - works just fine - a kind of attitudinal speaking.

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe
 Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday, 22 December 2012

Proverb #629

Ụtara nwere isi nwee ọdụ, onye mbihe bihere ya.

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #628

Mmiri dọrọ n'okpokoro eju(la) dọrọ ele nwankịta.

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #627

Ibi sị na ya bụ agbụrụ , onye ya bịara nga ya , ya lezie ya anya, maka na ya anaghị aga ebe nile.

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Friday, 28 September 2012

Proverb #613

Amaa nwata ajọ nkwụkwa, ajọ okwu apụọ ya ọnụ.

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #612

Ejila apala onye jega ubi abọ.

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #611

Ụdara dachịrị ụzọ, mpịwa na-agụ ya.

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #610

Nkpọrọghịghị adịghị nma na ọgọm nwanyị.

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Wednesday, 19 September 2012

Proverb #602

Aka ekpe ka ndụ na otula

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Tuesday, 18 September 2012

Proverb #601

Agwọ na ihe o loro agwọtọrọla.

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Saturday, 2 June 2012

Proverb #557

Ara di n'ụdi n'udi.” 

In all shapes and sizes, come the schizos ... :-)

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Friday, 11 May 2012

Proverb #554

Akpịrị sịrị ụmụ ya nọọ jii na ihe di ọkụ ga-ajụ oyi.

Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Tuesday, 3 January 2012

Proverb #65

"Onye kpara nkụ arụrụ, sị ngwere bịara ya obịa."

Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
[Variants Posted x 2]
[Chinwe Anyanwụ Madụkwe: Onye 
Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A: Onye kpara nku ahuhu si ngwere na umu nna ya biara ya nzuko]
[Chukwuemeka Umeh, Onye kpatara nkụ ahụhụ sị ngwere bịara ya oriri]
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.