Showing posts with label nkụ. Show all posts
Showing posts with label nkụ. Show all posts

Tuesday, 3 January 2012

Proverb #65


"Onye kpara nkụ arụrụ, sị ngwere bịara ya obịa."




Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
[Variants Posted x 2]
[Chinwe Anyanwụ Madụkwe: Onye 
Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A: Onye kpara nku ahuhu si ngwere na umu nna ya biara ya nzuko]
[Chukwuemeka Umeh, Onye kpatara nkụ ahụhụ sị ngwere bịara ya oriri]
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday, 31 December 2011

Proverb #32


"E buru ozu onye ọzọ, ọ dịka ebu ikpochi nkwụ."


Contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbatoli.
[Variants Posted x 1]
By Ijeoma Nwabueze Aluko: Amamba-Uzokoli, Bende, Abịa State: Eburu ozu onye ọzọ na-aga ọdịka ebu okpojiohoro ! 
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.