Saturday, 25 February 2012

Proverb #400

Agịdị. Photo Courtesy Kelechi Civillian
Used with his permission.

“Akara la Maị-Maị mbụ otu nwanne. Agịdị ọjọjọ, ama ke we ndị iche.”

Editorial

The photo of this 'pudding' 'Agidi' 'Asụrasụ Ụkọrụ' was provided by Kelechi Civillian. 

Ihe ịmatụ nwanne anyị nwanyị Ichie Nwanyị Nneoma Chidi Onwudiwe ... jiri mụgosi anyi ihe na FB IgF&T, 16/05/2012. Odee-nkiri (foto) edere ji kọwaa ihe wụ Agịdị...

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #399

“Aghụghọ gbaa afọ, ọ bụrụ omenala.”

Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #398

“Kama mụ ga-eriju afọ dachie ụzọ, mburu ọnụ laa mmụọ.”

Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #397

“Onye kpọ ọba ya mkpọkọrọ ọba, ọhaneze eji ya kpofuo ahịhịa.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #396

“Otu ọbụla ọfọ ha,eji aka abụọ ebu ya.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #395

“Ọsụkwụ mgbata, ọkpụrụka a gbata, manụ eju ọkụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #394

“Isi akpụkpa nji eri manụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #393

“Onye ngaje akpaa, gawa kpam kpam.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #392

“Aka Ekpe nka nda l'onụnshi.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #391

“Ehi ogu abụghị ehi ikpe.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #390

“Onye lowa nri ya loi ya akpukpo, ụmụ nna a panye gị ya sị gị lochaa.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #389

“Isi mkpi dị n'akpa mkpi.”

By Chioma Maryanne Mabor, onye Umuahia?
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #388

“Ihiere ana[ghị] eme onye oshi, ihe ọ na-eme wụ nine ya.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #387

“Mpekele shi bụkwa shi.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #386

“Mgbe Ị na-aṅụ akamụ, na-eze kwa okpụkpụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #385

“Uchichi wụ ehihie ndị mmụọ.”

In His ears:  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
By the mouth of: Simeon Ndimele, Onye Umuahia.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #384

“Onye nyere nwatakiri nkapị, ga-enyekwa ya nmiri ọ ga-eji sa'aka.”

By Clement Iheanyi Nwabor, onye Umuahia?
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #383

“Ngwere sị la shi abụọ nọ ya na afọ; nke ọcha na nke ojii.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #382

“A kọruola oke Ngwere, ya a tụruo isi.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #381

“Nkụ dị na mba, ga e ghere mba nri.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #380

“Ọbụ eziokwu na ọtụ e nweghi nmiri, kama mee elu mee ala, ọ ga-enweriri obere nke amụ ji asa ahụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #379

“Onye kpatara nkụ, gh[ere] (kwara) anyị mbe, onye ahụ a bụrụla ọkpa-nkụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #378

“Onye ara mbaise sị mgbe mbaise na-alụghịrị ya nwanyi, n'ya amụụrụ ha nwa?”

Contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
© ifont 2011, as it appears here. 

Proverb #377

“Ube otoro, ọ wụ mmadụ kụrụ ya.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #376

“Ọbụ kwanụ agụụ mere nwaika jiri taa ose, ose adịghị nri ọbụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #375

“Ụwa me nsụgharị, nsụgharị.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #374

“Abali nwe nchegharị.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #373

“Mmiri an'eshi n'ishi agbarụ.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #372

“Okeokporo shị ndom; anyi elowele ahịa, keye oseye?”

- Ajụjụ ndị Igbo.

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Friday, 24 February 2012

Proverb #371

“Nwoke ana[ghị]eji anya ihiere kuru nwa enyi nwanyị akwụma gbara.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Tuesday, 21 February 2012

Proverb #370

“Agbarasha fee ofe akpọ ya ara ogbụgba.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2012, as it appears here.

Proverb #369

“Osisi n'agbighi mgbọrọgwụ an'asha agafe uka.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #368

“Mgbirigba onu, o nu olee,mmiri n'ama eze.”

- Ajụjụ ndị Igbo

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2012, as it appears here.

Proverb #367

“Eze onye agwalam, gbara ọtọ pụa ahia.”

Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #366

“Odo kpude onwe ya ute, agụụ ekpughee ya.”

Contributed By Obioma Ofoegbu, Igboukwu, Anambara State..
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #365

“Nwakekeke n'eke, Nwamụmụmụ n'emu.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2012, as it appears here.

Proverb #364

“Onye na-amaha ụzọ iyi,ya soro mpekele ite.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #363

“Onye mkpụmkpụ dara ada shị na owụrụleye,wụrụkwe ala.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #362

“Anya bewe, imi ebewe.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
[Variants Posted x 2] By Eze Eze : Anya gbawa mmiri, imi ga-esoro ya gbawa (Ajụjụ ndị Igbo)?
By Nwoko Ngozi: Imi bewe akwa anya esoro ya bewe kwa 
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #361

“Ọkụkọ ụkwụ nji, ana ere ya na diala.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2012, as it appears here.

Proverb #360

“Onye eze ya pụtara ihuo,wụ onye eze nkọtọnkọ.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #359

“Ihe emezjiri ama,ihe a na-akpọ ya wụ nwamma.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #358

“Ihe eji dowa okenye n'ulo bụ maka ụmụaka ghara iri anụ udele, kpọ ya ajọọ egbe.”

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #357

“Esiwe eghe eghe, anọrọ ana ana.”

Contributed By Chioma Maryanne Nwabor, 
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #356

“Ihe na atọ nwoke ụtọ si ya n'ahụ, kama ọ
ga-agba shaka shaka.”

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #355

“Arịnma ekpetere n'ikpe, ụgwọ ka ya nma.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #354

“Ikwu gwara ọha.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #353

“Ọdụ na-egbu achara,ya na-eze isi ya.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #352

“Oge ọbụla a garuru ebe ụzọ wara anọ, a na e chere onye ma[ra] ụzọ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #351

“Atụrụ cheta mpi, mgbe ya na ewu nwere.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Friday, 17 February 2012

Proverb #350

“Onye na-eri ji ụtụtụ,ụtụtụ,ji ga-agwụ, ma ụtụtụ anụnụtụkwa.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #349

“Onye na abaghị aba, gara jide aka n'osisi ụbakịrịba, onye ahụ awụrụla onye bara aba.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #348

“Ọkụkọ lee aka eji bọ okwa, ọ wụ aka a ga-eji bọọ ya.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi]:, Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #347

“Osisi m kụwara ọgba ala e ji [ghị] e mechi ya.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #346

“Onye nhụrụ anyị lewa anya l'elu, whe nnọ l'elu daba kwa ya anya.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #345

“Okpoko gbọgharia, onye nd'ete ya a nọgharia.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #344

“Kama whe anyị nd'achụ igbu any[ị], ya gata la nfu tifu.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi]:, Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #343

“Nsansa, i bụ elekere anya ndị ije, i jighị awa l'isi ụtụtụ.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi]:, Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #342

“Onye naanị ya kụrụ osisi/osụ ngwọ iri na asatọ, ala abụrụla naanị mbiadu nye ya.”

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi]:, Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #341

“Ihe ọkụkọ hụrụ tụwa, ewu ahụna ya kamgbe, ma gba nkịtị.”

Proverb contributed By Arthur Iwualla, Orodo, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.