Showing posts with label mmadụ (persons or people). Show all posts
Showing posts with label mmadụ (persons or people). Show all posts

Monday, 16 January 2012

Proverb #191


Agụụ (Agụrụ) nwere olile anya anaghị egbu mmadụ.


Contributed By Bob Ojii, Umuahia, Abia State.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #188


Ibu mmadụ boro onwe ya, anarọ anyịgbu ya.


Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Thursday, 5 January 2012

Proverb #95


"Ụtọ mmadụ n'abọ bụ otu onye ji."



Editorial:
Some Igbos say [ditto] ~ ịbụọ, abụọ, abụa (to express duality)



Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.