Showing posts with label Kelechi Unawunwa Isiodu. Show all posts
Showing posts with label Kelechi Unawunwa Isiodu. Show all posts

Saturday, 19 January 2013

Proverb #659


Anarọ ekwu maka if'emebie, mebiwazie ife.




Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam Mbieri - 'in his ears, Enugu State'
.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 29 April 2012

Proverb #534


Ogbu mma anaghị ekwe ka-ejiri mma gaa ya nʻazụ.

Possibly a variant of a more authentic version. See Proverb #535








Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 1 April 2012

Proverb #458


Were ire gị gụọ eze gị ọnụ !


-ilu ịdọ aka na ntị Ndị Igbo.



Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Thursday, 16 February 2012

Proverb #335


Onye kụwara akwa eke n'igbo ?

- Ajụjụ Ndị Igbo



Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Wednesday, 8 February 2012

Proverb #317


Ka eje juaa Ase !!.

Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Friday, 27 January 2012

Proverb #283


Dọọ onwe gị aka na-nti!



Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Tuesday, 24 January 2012

Proverb #275


Gị gbaami ishi akwụra ... leekwa Arụ nụ ndụ.

Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Monday, 23 January 2012

Proverb #261


Eze pụọ, Eze anọchie!


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 22 January 2012

Proverb #255


Mmadụ [na-a]bụ chi ibe ya.


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #254


Ihie shiee ike, e liwe ya ọmu!


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday, 21 January 2012

Proverb #246


Ahụ n'anya, ekwe.


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #243


Eju ọcha rama shi, ma-ejiri ọkụkọ akpụka!


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #242


Nwayọ Nwayọ ka-eji arachaa ofe d'ọkụ.


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #238


Ọtụtụrụ okwu anọhụ n'ụka mgbede!



Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
[Variants Contributed x 1 ] Bob Oji: 
Otutu okwu adiro n'uka mgbede]]
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #231


Mbido ife, na-esi ike.


Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Friday, 20 January 2012

Proverb #224


Hie ọjọọ uwa tọ ọchị.

 - ilu mama mụ  - onye Isi ala Ngwa



Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #223


Mgbe emechara, mgbe emechara, wụ nwanne uwa ọjọọ!




Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #218


Mkpịsị aka dum, aharọ ọnụ!




Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #214


Ọkụkọ anaghị echefu onye foro ya ọdụ n'udu mmiri.



Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #212


Ehi na-enweghị odụ, Ọ wụ Chi na-achụrụ ya ijiiji.


Proverb contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.