“Mgbe osisi nọ n'elu kugbuwere mmadụ onye ngịga atọrọ ngịga n'ihi na ngịga nwere ike ikugbu mmadụ.”
Variants Supplied By
Ndupu onye Nze; Gave a meaning variant: Onye hụrụ mgbe ọkụkọ na-abọ nsị, ya biko chụpụ ya,
n'ihi ọ maghị ma ọ bụ ya ga-eri ụkwụ ya mbochi aga egbu ya.
Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.
No comments:
Post a Comment