Showing posts with label Mgbe osisi nọ n'elu kugbuwere mmadụ onye ngịga atọrọ ngịga n'ihi na ngịga nwere ike ikugbu mmadụ. Show all posts
Showing posts with label Mgbe osisi nọ n'elu kugbuwere mmadụ onye ngịga atọrọ ngịga n'ihi na ngịga nwere ike ikugbu mmadụ. Show all posts

Sunday, 23 December 2012

Proverb #635

Mgbe osisi nọ n'elu kugbuwere mmadụ onye ngịga atọrọ ngịga n'ihi na ngịga nwere ike ikugbu mmadụ.

Variants Supplied By

Ndupu onye Nze; Gave a meaning variant: Onye hụrụ mgbe ọkụkọ na-abọ nsị, ya biko chụpụ ya,
n'ihi ọ maghị ma ọ bụ ya ga-eri ụkwụ ya mbochi aga egbu ya.

Contributed By 
John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.