Showing posts with label Uzoma Nwaekpe. Show all posts
Showing posts with label Uzoma Nwaekpe. Show all posts

Friday, 28 September 2012

Proverb #606

Ma okenye a nọghị nso, ụmụntakịrị ahụọ ada taa, sị na ha tara apa.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 26 August 2012

Proverb #590

Ihe a ga-agwa onye isi bụ na nmanụ a dịghị n'ofe, ọ bụghị na nnu a dịghị ya.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #589

Nwoke onye Aba mụrụ ụmụ abụa, gụọ nke mbụ Erondu, gụọ nke ọzọ Ero-ọnwu, ya mere, ndị nwe m na ndị m nwe, onye chetụ ndụ, ya chetụ ọnwụ!

- Ilu Ụzọma Nwaekpe, Odengaalasị

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Wednesday, 1 August 2012

Proverb #580

Onye a na-ebo ebubo nsi a dịghị nma ime ihe amụma ọgwụ.” 

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #579

Nke a sị anyi agwọla nsị, a sịkwa anyị efela ajụ?

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #578

Onye ga-agwọ akụ nmụọ ga-ebu ụzọ gosi anyị mkpịsị aka ya!

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #577

Naanị Nne ma nna mụrụ nwa ya!

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #576

Onye ibi gwara onye ara sị; "Ọ buru na I sighi ebe a pụa, a gam a kụwa gị isi. Onye ara agwa(gharịa) ya sị; ọ bụrụ na-ichọrọ ka anyị kụwasịwa, ngwanụ anyị
akụwasiwa; o nwere onye n'enweghị ihe a na-akụwa akụwa?

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #575

Onye Ọbọhia pụtara n'ụzọ nmiri e zowa, ya a gbaba ọhia, onye ahụ a
laruola.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Thursday, 10 May 2012

Proverb #549

Otụrụkpọkpọ gwara ụmụ nna ya na ụbọchị ọbụla Nne ya nwụrụ, na ya ga-eji ọnụ tụda osisi Ojị; O ruola ụbọchị nne ya nwụrụ, etito
e too ya n'ọnụ.” 

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #547

Akụ bụ ure.” 

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 29 April 2012

Proverb #532

Onye gbalụ gbalụ gwujie ji ya, o tukwuru ala gwuputa ọdụ ya!

In Simple terms ... 'Do Finish What you start' ... :-)

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #531

Anaghi ezi enyi ezi; ihe a na ezi ezi bu nwanne. Enyi bu uroro, uroro bu kwanu urokomkpo!

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday, 28 April 2012

Proverb #529

Onye ji aka n'ukwu ụgbọghọrọ ma na-ajụ ihe na-amị anyụ?

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #527

Ekeresimesi onwa iri na abụọ o kwesịrị ime dimkpa n'amaghị ama?

Ajụjụ ndị Igbo.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #526

Usu ndị, usu a dịghị, sị kpụọ nụ mgbam.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #525

Ebe esu nwụrụ a bụrụla ili ya.

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #524

Mbịara abia a dịghị etu mbibi.” 

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #523

Mkpọchi ụzọ a dịghị e gbochi mba nmụọ!” 

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #522

Ivu-anyị ndanda; nmadụ bụ uko nye nmadụ!

Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.