Showing posts with label Okenye. Show all posts
Showing posts with label Okenye. Show all posts

Sunday, 8 January 2012

Proverb #121


Ihe okenye hụrụ mgbe ọ nọ ọdụ, nwatakịrị rigoro n' ukwu osisi agaghị ahụ ya ...” 



Contributed By Chioma Maryanne Nwabor,


[Variants Posted x1]
By Kelechi Isiodu: Ewita ahụ ịchụga, mụ ji ụmụ ya, [see also proverb #9]

for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday, 31 December 2011

Proverb #26


"Okenye nọrọ n'ụlọ, ewu erie ji, ikpe alaara ewu."



Contributed By Kelechi Una Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.