Showing posts with label Ebe (place). Show all posts
Showing posts with label Ebe (place). Show all posts

Saturday, 7 January 2012

Proverb #114


"Ebe onye bi, ka Ọ na-awachi."



Contributed By Kelechi Ụnawụwa :-) Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Thursday, 5 January 2012

Proverb #91


"Nwata bewa akwa tụwa aka, ma nne ya anọghị n'ebe ahụ, nna ya nọ ya."



Contributed By Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
Variants Posted x 1
By Ugochi Okorie-Nnadika, Umudi Nkwere LGA.: 
Ebe nwata na-ebe na-atụ aka, ma nne ya anọghị ya, nna ya anọrọ ya.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.