Friday, 28 September 2012

Proverb #615


“Ajuju: Kedu ka eke si anya anwụ? Aziza: Ntụgharị ntụgharị.”

-ajụjụ na azịza ndị Igbo



Proverb contributed By Obioma Ofoegbu, Igbo Ukwu.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #614


“Agwọ ahụ anyị gburu, ọ rị mkpirishi ole?”

-ajụjụ ndị Igbo






By Kelechi Isiodu.
Contributed By Kelechi Una Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #613


“Amaa nwata ajọ nkwụkwa, ajọ okwu apụọ ya ọnụ.”






Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #612


“Ejila apala onye jega ubi abọ.”








Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #611


“Ụdara dachịrị ụzọ, mpịwa na-agụ ya.”






Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #610


“Nkpọrọghịghị adịghị nma na ọgọm nwanyị.”





Chinwe Anyanwụ Madukwe, Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here


Proverb #609


“Anaghị ata ọkpa nshịkọ na nwari.”







Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.