Saturday, 22 December 2012

Proverb #630


“Onye shị nanị ya biri chetakwa afọ nka ya.” - 


Contributed By 
John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #629


“Ụtara nwere isi nwee ọdụ, onye mbihe bihere ya.”

Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe,  Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #628


“Mmiri dọrọ n'okpokoro eju(la) dọrọ ele nwankịta.”




Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe,  Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #627


“Ibi sị na ya bụ agbụrụ , onye ya bịara nga ya , ya lezie ya anya, maka na ya anaghị aga ebe nile.”




Contributed By Chinwe Anyanwụ Madukwe,  Onye Owerre zone, Ngor Okpala L.G.A.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #626


“Ụzọ dị mma, agaa ya ugboro abụọ.”









Contributed By Bob Oji, Ụmụahịa
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Friday, 21 December 2012

Proverb #625


“Dupum wụ ururo (urere) onwụụ (ọ wụ-ghị) sha amaghị m ụzo m shi ala.” - Okwu nde Owere



Variants Supplied By

Chinwe Anyanwụ Madụkwe :  Dufum alaa wu ururo, o nweghị onye amaghị ụzọ o siri bịa.
Agam D. Iheanyịigwe : Dulagam wụ ure, o nweghị onye na-amaghị ala nna ya.

Contributed By 
John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #624


“Mbieri shị eriluo anụ ejiri azụ kwụọ ụgwọ ya.”






Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.