Showing posts with label Ugochi - Okorie Nnadika. Show all posts
Showing posts with label Ugochi - Okorie Nnadika. Show all posts

Sunday, 23 December 2012

Proverb #636

Onye i kpọga oku azabeghị gị, i sị ya gbafukwaa n'ụkwụ?” -

-Ajụjụ ndị Igbo.

Proverb contributed By Ugochi Okorie-Nnadika,Umudi Nkwere LGA.

for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Thursday, 19 April 2012

Proverb #505

Nne ewu na-ata ahihia, umu ya a na-ele ya anya n'onu.

Proverb contributed By Ugochi Okorie-Nnadika,Umudi Nkwere LGA.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com

e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Tuesday, 3 April 2012

Proverb #484

“Kpụọ m ishi akpụrụ Alibati, ishi gi na Alibati o ha n'otu?

Ajụjụ ikwa emo na ịkpa ọchị ndị Igbo.

Proverb contributed By Ugochi Okorie-Nnadika,Umudi Nkwere LGA.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #481

Abụzụ gwara ụmụ ya hapụ mmanụ si ya na ahụ na-apụta ma ahinye ya n'ọkụ na o bụ ọnwu ka ọ na-anwụ.

Proverb contributed By Ugochi Okorie-Nnadika,Umudi Nkwere LGA.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 1 April 2012

Proverb #456

Ihe na-atụ kpọm, kpọm, na-achọ imaba n'ọnụ.

Proverb contributed By Ugochi Okorie-Nnadika,Umudi Nkwere LGA.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #455

Ebe otu enwe si mafee ka ibe ya na-eso.

Same Sense as : What is good for the goose is good for the gander.

Proverb contributed By Ugochi Okorie-Nnadika,Umudi Nkwere LGA.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.