Showing posts with label Piracy. Show all posts
Showing posts with label Piracy. Show all posts

Thursday, 19 January 2012

On this day, we join the world in protest ... The Net is a beautiful thing.






Ọnwere ndị na-achọgị ka ọmalicha ihie dịka Igwe Ịntanetị  gaa n’iru.
Ebum n’obi ha bụ na ndị mmadụ ga abia tunyere ha aro, tutu ha emewa
ihie ọbụla n’elu ọdọ Ịntanetị .  Nke a eziri ezi n’iwu;  ya mere  -
ọdọ odee n’ikuku anyi ga-etinye aka n’ihie elu~ụwa dum na-eme ta

na kwa na odin'iru. Maa zisaakwa ozi ihie nkiri a.

Igbo nine ga-adịgịde !!!



Also at IFEATU TV: Here

Ịgwe Ịntanetị wụ ihie maara mma nke ụkụụ

Editorial By:

Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here