Showing posts with label Eze Eze. Show all posts
Showing posts with label Eze Eze. Show all posts

Tuesday, 3 April 2012

Proverb #475


Ọk'ụgbo gara ugbo hapụ ọgụ na mma ya n'ụlọ, ọ gara ime gini?


- ajụjụ ndị Igbo.





Proverb contributed By Eze Eze:  Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Sunday, 1 April 2012

Proverb #454


Ara dị n'ụdị n'ụdị nwere mgbe o ji apụta ihie.





Proverb contributed By Eze Eze: Onye, Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #452


Onye a nọ n'ụlọ ya anaghị ama n'ije dị anya.






Proverb contributed By Eze Eze: Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Monday, 19 March 2012

Proverb #427


O ji ọsọ agbakwuru ọgụ, amaghị na ọgụ bụ ọnwụ.


Proverb contributed By Eze Eze: Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Saturday, 10 March 2012

Proverb #417


Alụta Nwanyị ohụrụ, akpọwa nke ochie okokporo.




Proverb contributed By Eze Eze: Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #416


Enwe na-aga, piam ! piam ! piam ! bu n'osisi.




Proverb contributed By Eze Eze:  Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #415


Mgbe nkịta dinta kwụsịrị ịnụ ụda opi, Onye nwe, mara na ọnwụ ya eruola.




Proverb contributed By Eze Eze, Onye Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia. 
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.



Proverb #414


Onye chi ya chọrọ igbu, Ọ ga-eburu ụzọ mepụ ya ara... .




Proverb contributed By Eze Eze: Onye, Amokwe Item na ngalaba ochịchị Bende n'Abia.  
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.