Showing posts with label Chukwuemeka Umeh. Show all posts
Showing posts with label Chukwuemeka Umeh. Show all posts

Thursday, 10 May 2012

Proverb #539

Ihe e ji asụ ụtala bụ ka arachaa ofe, na ọbụrọ ikwe sụkarịrị eze.” 

Proverb #538

Nkịta sị na ndị nwere ike amaghị anọ ọdụ.” 

Tuesday, 3 April 2012

Proverb #483

Nwata na-asa arụ n'afọ n'afọ.

Proverb contributed By Chukwuemeka Umeh,, Nnobi?.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #480

Ka akpalụ akwụ bụ ka-akpalụ akwụ, ma na ewere nkata obụrụ ori.

Proverb contributed By Chukwuemeka Umeh,, Nnobi?.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #479

Nwata akwọ n'azụ amarọ na ije na-ahia arụ.

Proverb contributed By Chukwuemeka Umeh,, Nnobi?.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #478

Anarọ eji ihe eji a na-agba na ntị agba n'anya.

Proverb contributed By Chukwuemeka Umeh,, Nnobi?.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here