Among the alternatives, you might hear at your meetings are;
Oji ngaji eri chetakwa nde ji aka. The proverb in the pluralistic.
This is a typical gilded spoon - metal plated with ornate
designs - From an Asian auctions website. Used without
permission (but with fair use principles)
The speakers sound a warning, a cautionary note for all the fortunate in society who eat with gilded spoons. Perhaps born, with silver spoons. You literally saw this with society sometimes, at the wedding ceremonies, or the half-coronations of the Igbo, the chiefs served separately on crockery and such, others with plastic spoons. And yet, a third category had their paper cups and plates and made do with digits ... But the proverb is not so much about this literal picture. It is more to do with a warning given, an obligation charged to all the rich and fortunate in Igbo society 'Be your brother's keeper'. 'Leave not your sister, behind' ...
We are one body, the head should care for the ...
And so is the prayer said.
Angles and Shades By Kelechi Isiodu. Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
GEE NỤ NTỊ MAKA ỌKWA A DỊ OKE MKPA . NZUKỌ ỌNWA ỌGỌSTỤ NA TWITTER
Nzukọ Ọgọstụ na Twitter. Ndeewo, Nke a bụ ọkwa onye nụ, ya gwa ibe ya. Dị ka anyi siri mee na onwa atọ gara aga, anyị ga atụ ogbunigwe twitter ọzo na tuzde, Ọgọstụ 14, 2012. Ogbunigwe abụọ anyị mere n'oge gara aga, gara nke ọma , ụmụ igbo pụtara nʻigwe. Anyị chọrọ ka nke onwa ọgọstụ karịa nke ọnwa ndị gara aga. Biko gwaa umu nne gi, ndị enyi na ndị agbata obi gi.
Ọ bụrụ na ị gaghị enwe oghere ụbọchị ahụ, ị nwere ike iji hootsuite (Hootsuite.com) tinyechaa ihe niile ị chọrọ ikwu tupu ụbọchị ahụ eruo. Mgbe ị nwerre oghere, ị sorokwa na nkata ibe gi na akpa.Gbaa mbọ ka ihe niile ị ga ede nwee #tweetigbo na #twitterigbo na ya.Ọ bụrụ na itinyeghị nke a , onweghị onye ga ahụ ihe ị na ede.
Ọ bụrụ na ị maghi ka esị ede ịhe na twitter.com, zitere anyi ozi ikuku na okpuru ọkwa a ka anyị tụọrọ gị aka ebe ị ga amụta ya.
Ọ bụrụ na aka esichaghị gị ike n'ị́de asụsụ igbo, nsogbu adịghị, anyị ga atapịa ụfọdụ ozi anyị na ede. Lee ịhe onyonyo dị na okpuru ọkwa a, ka ị mụta ka esi ede ịhe na twitter.
Aha anyị na twitter bu @igbodictionary na @ifeatuFonts. Soro anyị ka anyị soro gi. Igbo ga adị ! -------------------------------------------------------------------------------------
How To Use Twitter ... Etu Esi eji Twitter were mebe ihe ... : Onyoghonyo di nkiri ...
“Onye ibi gwara onye ara sị; "Ọ buru na I sighi ebe a pụa, a gam a kụwa gị isi. Onye ara agwa(gharịa) ya sị; ọ bụrụ na-ichọrọ ka anyị kụwasịwa, ngwanụ anyị
akụwasiwa; o nwere onye n'enweghị ihe a na-akụwa akụwa?”
Proverb contributed By Uzoma Nwaekpe [Odengalasi], Amachi-Nsulu Isialangwa.