Monday, 27 August 2012

Proverb #600

Ugwu nwanyị wụ di lụrụ ya [nụ/nị]

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #599

Onweghị ihie mekwara onye ara n' obodo o, kama ọ ga-esi na ama onye?

Ajụjụ ndị Igbo.

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #598

Nwankpi sị na ihe na eri ihe na-eto eto.

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #597

Akaraka onye, na edo ya.

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #596

Eze Ọzọ n'Ufo sị: na ndị ma kwanụ, na Ọ n'ekwu nke ya, 'Hoo Haa' !

Proverb Contributed by  Kelechi Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #595

Ekwe kụọ, ama agbaa!

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Proverb #594

Ndi Mbieri sị na anaghị eji ihere ara mmiri atụrụ.

Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here