Friday, 21 December 2012

Proverb #625


“Dupum wụ ururo (urere) onwụụ (ọ wụ-ghị) sha amaghị m ụzo m shi ala.” - Okwu nde Owere



Variants Supplied By

Chinwe Anyanwụ Madụkwe :  Dufum alaa wu ururo, o nweghị onye amaghị ụzọ o siri bịa.
Agam D. Iheanyịigwe : Dulagam wụ ure, o nweghị onye na-amaghị ala nna ya.

Contributed By 
John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #624


“Mbieri shị eriluo anụ ejiri azụ kwụọ ụgwọ ya.”






Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #623


“Enwe shị na onye ya ga-agọrọ agọọ wụ nwa ya bu n'afọ, ma nke ọ kwọ n'azụ, na ya amaghị mgbe ọ ga-aghọrọ ụtụ raa.”






Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #622


“Onye regburu onwe ya jikwa aka ya nara.”






Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Proverb #621


“Onye rimere ọhụrụ, chefuo ochie ya enyekwalam.”

 

Contributed By John Isiodu, Mbieri
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.

Tuesday, 20 November 2012

Proverb #620


“Ọkpọmbara shị kama ishi ya ga atọ n'ite ka ikwukwe ọsọ kweya.”




Proverb contributed By John Isiodu, Umunjam, Mbieri.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here

Monday, 19 November 2012

Proverb #619


“Ekele gafee nkọlọ aka ya aghọọ mkpụrụ.”







Proverb Contributed By Agam D Iheanyịgwe, Ehime Mbanọ.
for iFaT at ifont@groups.facebook.com
e-Mail: ifont.groups.facebook@gmail.com
© ifont 2011, as it appears here.